Levitikọs 19:22 IGBOB

22 Onye-nchu-àjà gēwere kwa ebulu àjà-ikpe-ọmuma ahu kpuchiri ya nmehie-ya n'iru Jehova bayere nmehie-ya nke o mehieworo: agāb͕aghara kwa ya nmehie-ya nke o mehieworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 19

Echiche Levitikọs 19:22 na onodu