Levitikọs 19:23 IGBOB

23 Ma mb͕e unu gābà n'ala ahu, mb͕e unu gākuwori osisi nile ọ bula ibu ihe-oriri, unu gāgu kwa nkpuru-ya n'ebighi-úgwù-ya: arọ atọ ka ọ gāburu unu ihe anēbighi úgwù; agaghi-eri ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 19

Echiche Levitikọs 19:23 na onodu