Levitikọs 2:12 IGBOB

12 Dika onyinye iji biaru nso, bú nkpuru mbu, ka unu gēweta ha nso Jehova: ma n'elu ebe-ichu-àjà ka ha nāgaghi-arigo, ibu ihe ísì utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 2

Echiche Levitikọs 2:12 na onodu