Levitikọs 2:13 IGBOB

13 Onyinye ọ bula iji biaru nso nke onyinye-inata-iru-ọma-gi, i gēye kwa ya nnú; eme-kwa-la ka nnú nke ọgbugba-ndu Chineke-gi ghara idi n'onyinye-inata-iru-ọma-gi: n'onyinye-gi nile iji biaru nso ka i gēweta nnú nso.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 2

Echiche Levitikọs 2:13 na onodu