Levitikọs 2:14 IGBOB

14 Ma ọ buru na i weta nso onyinye-inata-iru-ọma, bú nkpuru mbu, inye Jehova, ọka rara oko aṅara n'ọku, ọka nke ubi ọma esuru esu, ka i gēweta nso, ka ọ buru onyinye-inata-iru-ọma sitere na nkpuru mbu i.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 2

Echiche Levitikọs 2:14 na onodu