Levitikọs 2:8 IGBOB

8 I gēweta-kwa-ra Jehova onyinye-inata-iru-ọma nke eji ihe ndia me: agēweta kwa ya nso onye-nchu-àjà, ọ gēweta kwa ya n'ebe-ichu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 2

Echiche Levitikọs 2:8 na onodu