Levitikọs 2:9 IGBOB

9 Onye-nchu-àjà gēsi kwa n'onyinye-inata-iru-ọma ahu bulie ihe-ncheta-ya, sure ya ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'ebe-ichu-àjà: ọ bu àjà-ọku nke ihe ísì utọ anāchuru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 2

Echiche Levitikọs 2:9 na onodu