Levitikọs 20:8 IGBOB

8 Unu gēdebe ukpurum nile, me ha: Mu onwem bu Jehova nēdo unu nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 20

Echiche Levitikọs 20:8 na onodu