Levitikọs 20:9 IGBOB

9 N'ihi na onye ọ bula nke nākọcha nna-ya ma-ọbu nne-ya, aghaghi ime ka ọ nwua: nna-ya ma-ọbu nne-ya ka ọ kọchaworo; ọbara-ya gādikwasi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 20

Echiche Levitikọs 20:9 na onodu