Levitikọs 23:20 IGBOB

20 Onye-nchu-àjà gēfé kwa ha tiyere achicha nke nkpuru mbu ka ha buru àjà-ofufé n'iru Jehova tiyere umu-aturu abua ahu: nsọ ka ha gādiri Jehova n'ebe onye-nchu-àjà nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:20 na onodu