Levitikọs 23:21 IGBOB

21 Unu gākpọsa kwa òkù n'otù ubọchi ahu; nkpọkọta nsọ gādiri unu: ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje: ukpuru ebighi-ebi ka ọ bu n'ebe-obibi-unu nile rue ọbọ-unu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:21 na onodu