Levitikọs 23:3 IGBOB

3 Ubọchi isi ka agēje ozi: ma n'ubọchi nke-asa, ubọchi-izu-ike nke idebe-ubọchi-izu-ike gādi, bú nkpọkọta nsọ: ọ dighi ozi ọ bula unu gēje: ubọchi-izu-ike nke Jehova nwere ka ọ bu n'ebe-obibi-unu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:3 na onodu