4 Ndia bu mb͕e akara àkà nke Jehova, bú nkpọkọta nsọ, nke unu gākpọsa na mb͕e-ha akara àkà.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23
Echiche Levitikọs 23:4 na onodu