Levitikọs 23:35 IGBOB

35 N'ubọchi mbu nkpọkọta nsọ gādi: ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:35 na onodu