Levitikọs 23:36 IGBOB

36 Ubọchi asa unu gēweta nso àjà-ọku ichuru Jehova: n'ubọchi nke-asatọ nkpọkọta nsọ gādiri unu; unu gēweta kwa nso àjà-ọku ichuru Jehova: ubọchi nb͕ochi ka ọ bu; ọ dighi ozi ọ bula nke òfùfè unu gēje.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:36 na onodu