Levitikọs 23:37 IGBOB

37 Ndia bu mb͕e akara àkà nke Jehova, nke unu gākpọsa, ka ha buru nkpọkọta nsọ, iweta nso àjà-ọku anāchuru Jehova, bú àjà-nsure-ọku, na onyinye-inata-iru-ọma, àjà-ihe-ọṅuṅu, ihe nke ubọchi n'ubọchi-ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:37 na onodu