Levitikọs 23:39 IGBOB

39 Otú ọ di, n'ubọchi nke-iri-na-ise nke ọnwa nke-asa ahu, mb͕e unu chikọtasiri ihe-ọmume nke ala ahu, unu gēme ememe Jehova ubọchi asa: n'ubọchi mbu idebe-ubọchi-izu-ike gādi, n'ubọchi nke-asatọ idebe-ubọchi-izu-ike gādi kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:39 na onodu