Levitikọs 23:40 IGBOB

40 Unu gāchiri kwa n'onwe-unu n'ubọchi mbu nkpuru nke osisi ọma, na igu nkwu, na alaka osisi b͕ara ọhia, na osisi willow nke miri-iyi; unu gaṅuri kwa ọṅu n'iru Jehova, bú Chineke-unu, ubọchi asa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23

Echiche Levitikọs 23:40 na onodu