41 Unu gēme kwa ya dika ememe emere Jehova ubọchi asa n'arọ: ọ bu ukpuru ebighi-ebi rue ọb͕ọ-unu nile: n'ọnwa nke-asa ka unu gēme ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 23
Echiche Levitikọs 23:41 na onodu