Levitikọs 25:22 IGBOB

22 Unu gāgha kwa nkpuru n'arọ nke-asatọ, rie ufọdu nime ihe-ọmume ahu, bú ihe ochie; rue arọ nke-iteghete, rue mb͕e ihe-ọmume-ya gābata, unu gēri ihe ochie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 25

Echiche Levitikọs 25:22 na onodu