Levitikọs 25:23 IGBOB

23 Agaghi-ere ala ahu rue mb͕e ọ gādiru n'ihi na Mu nwe ala ahu: n'ihi na ndi-ọbìa na ndi-nnọdu ka unu bu n'alam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 25

Echiche Levitikọs 25:23 na onodu