Levitikọs 25:25 IGBOB

25 Mb͕e nwa-nne-gi gāda ob͕eye, we re ufọdu nime ihe-onwunwe-ya, onye-nb͕aputa-ya nke bu onye-aru-ya gābia kwa, b͕aputa ihe nwa-nne-ya reworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 25

Echiche Levitikọs 25:25 na onodu