Levitikọs 25:26 IGBOB

26 Onye ọ bula, mb͕e ọ nēnweghi onye-nb͕aputa, ma aka-ya eruwo, ọ we huta ihe gēzu nb͕aputa-ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 25

Echiche Levitikọs 25:26 na onodu