Levitikọs 26:24 IGBOB

24 Mu onwem gējeghari kwa n'imegide unu; M'gēti kwa unu ihe ub͕ò asa, ọbuná Mu onwem, n'ihi nmehie nile unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:24 na onodu