Levitikọs 26:25 IGBOB

25 M'gēme kwa ka mma-agha biakwasi unu, nke nābọ̀ ọ́bọ̀ ọb͕ub͕a-ndum; agāchikọta kwa unu nime obodo nile unu: M'gēzite kwa ajọ ọria nēfe efe n'etiti unu; agēnye kwa unu n'aka ndi-iro.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:25 na onodu