31 M'gēme obodo nile unu nkpọnkpọ ebe, me kwa ebe nsọ unu ka ha tọb͕ọrọ n'efu, M'gaghi-anu kwa ísì utọ unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26
Echiche Levitikọs 26:31 na onodu