Levitikọs 26:32 IGBOB

32 Mu onwem gēme kwa ala-unu ka ọ tọb͕ọrọ n'efu: ibobo ya gānwu kwa ndi-iro-unu n'aru, bú ndi di nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:32 na onodu