Levitikọs 26:33 IGBOB

33 Unu ka M'gēfesa kwa n'etiti mba nile, M'gāmipu kwa mma-agha chua unu n'azu: ala-unu gābu kwa ebe tọb͕ọrọ n'efu, obodo-unu nile gābu kwa nkpọnkpọ ebe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26

Echiche Levitikọs 26:33 na onodu