40 Ha gēkwuputa ajọ omume-ha, na ajọ omume nke ndi bu nna-ha, nime nmekpu-ha nke ha mekpurum, ha gēkwuputa kwa na n'ihi na ha jeghariri n'imegidem,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 26
Echiche Levitikọs 26:40 na onodu