Levitikọs 27:10 IGBOB

10 Ọ gaghāb͕anwe ya, ọ gaghi-enwo kwa ya, ezi ihe n'ọnọdu ihe ọjọ, ma-ọbu ihe ọjọ n'ọnọdu ezi ihe: ma ọ buru na o were anu-ulo nwo anu-ulo ma-ọli nke ahu di kwa nsọ, ihe eji nwo ya gādi kwa nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 27

Echiche Levitikọs 27:10 na onodu