21 ma ala-ubi ahu, n'òpùpù-ya nime jubile, gādiri Jehova nsọ, dika ala-ubi nke ewezugara ka ebibie ya; onye-nchu-àjà gēnwe ihe-onwunwe ala-ubi ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 27
Echiche Levitikọs 27:21 na onodu