Levitikọs 3:1 IGBOB

1 Ma ọ buru na onyinye-ya iji biaru nso bu ihe àjà nke àjà-udo; ọ buru na ọ bu ihe si n'ìgwè ehi puta ka ya onwe-ya nēweta nso, ma ọ bu oké ma-ọbu nwunye, n'izu-okè ka ọ gēweta ya nso n'iru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 3

Echiche Levitikọs 3:1 na onodu