Levitikọs 3:2 IGBOB

2 O gēbikwasi aka-ya n'isi onyinye-ya iji biaru nso, b͕u kwa ya n'ọnu-uzọ nke ulo-ikwū nzute: umu-ndikom Eron, bú ndi-nchu-àjà, gāwusa ọbara-ya n'ebe-ichu-àjà buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 3

Echiche Levitikọs 3:2 na onodu