Levitikọs 3:3 IGBOB

3 O gēsi kwa n'ihe àjà nke àjà-udo weta nso àjà-ọku ichuru Jehova; bú abuba nke nēkpuchi ihe-ime, na abuba nile nke di n'elu ihe-ime,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 3

Echiche Levitikọs 3:3 na onodu