Levitikọs 4:13 IGBOB

13 Ma ọ buru na nzukọ nile nke Israel eme ihe n'amaghi-ama, ewe zopu ihe ahu n'anya nkpọkọta Israel, ọ buru kwa na ha emewo ihe megide otù nime ihe nile Jehova nyere n'iwu bayere ihe anāgaghi-eme, ikpe ewe ma ha;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:13 na onodu