Levitikọs 4:14 IGBOB

14 mb͕e amara nmehie nke ha mehieworo nime ya, nkpọkọta Israel ahu gēweta kwa nso nwa-oke-ehi ibu àjà-nmehie, ha gēme kwa ka ọ bia n'iru ulo-ikwū nzute.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:14 na onodu