Levitikọs 4:20 IGBOB

20 Ọ gēme kwa oke-ehi ahu dika ọ mere oke-ehi nke àjà-nmehie, otú a ka ọ gēme ya: onye-nchu-aja gēkpuchi-kwa-ra ha nmehie-ha, agāb͕aghara kwa ha ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:20 na onodu