21 O gēbupu kwa oke-ehi ahu je n'azu ọmuma-ulo-ikwū, sure ya ọku dika o surere oke-ehi mbu: àjà-nmehie nke nkpọkọta Israel ka ọ bu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4
Echiche Levitikọs 4:21 na onodu