Levitikọs 4:24 IGBOB

24 o gēbikwasi aka-ya n'isi nkpi ahu, b͕u kwa ya n'ebe anēb͕u anu àjà-nsure-ọku n'iru Jehova: àjà-nmehie ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:24 na onodu