Levitikọs 4:25 IGBOB

25 Onye-nchu-aja gēwere kwa ufọdu nime ọbara nke àjà-nmehie na nkpisi-aka-ya, tiye ya n'elu mpi nile nke ebe-ichu-aja nke àjà-nsure-ọku, ọbara-ya ka ọ gāwusi kwa na ntọ-ala ebe-ichu-aja nke àjà-nsure-ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 4

Echiche Levitikọs 4:25 na onodu