Levitikọs 5:9 IGBOB

9 Ọ gēfesa ufọdu nime ọbara àjà-nmehie ahu n'elu akuku ebe-ichu-àjà; ma nke fọduru nime ọbara ka agāgbasa na ntọ-ala ebe-ichu-aja: àjà-nmehie ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 5

Echiche Levitikọs 5:9 na onodu