Levitikọs 5:10 IGBOB

10 Ọ gēme nke-abua ka ọ buru àjà-nsure-ọku dika ikpé ahu si di: onye-nchu-àjà gēkpuchi-kwa-ra ya nmehie-ya ahu nke ọ mehieworo, agāb͕aghara kwa ya ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 5

Echiche Levitikọs 5:10 na onodu