26 Onye-nchu-àjà nke nāchu ya bayere nmehie gēri ya; n'ebe di nsọ ka agēri ya, n'ogige ulo ikwū nzute.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 6
Echiche Levitikọs 6:26 na onodu