27 Ihe ọ bula nke nēmetu anu-ya aru gādi nsọ: mb͕e efesara ufọdu nime ọbara-ya n'uwe ọ bula, i gāsu kwa ihe ahu efesara ya n'elu ya n'ebe di nsọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 6
Echiche Levitikọs 6:27 na onodu