15 Agēri kwa anu nke àjà-ekele nke àjà-udo-ya n'ubọchi nke onyinye-ya iji biaru nso; ọ gaghi-adọba ufọdu nime ya rue ututu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7
Echiche Levitikọs 7:15 na onodu