Levitikọs 7:16 IGBOB

16 Ma ọ buru na àjà nke onyinye-ya iji biaru nso bu nkwa ma-ọbu àjà-afọ-ofufo, n'ubọchi ọ nēweta nso àjà-ya-ka agēri ya: n'echi-ya ka agēri kwa nke fọduru nime ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:16 na onodu