Levitikọs 7:33 IGBOB

33 Onye ahu n'etiti umu-ndikom Eron nke nēweta nso ọbara nke àjà-udo nile, na abuba-ha, ya gēnwe utaku-ukwu aka-nri ahu ka ọ buru òkè-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:33 na onodu