Levitikọs 7:34 IGBOB

34 N'ihi na okpukpu-obi nke àjà-ofufé na utaku-ukwu nke àjà-nbuli ka M'naraworo n'aka umu Israel site n'ihe àjà nile nke àjà-udo-ha nile, nye Eron, bú onye-nchu-àjà, nye kwa umu-ya ndikom, n'ukpuru ebighi-ebi, sitere n'aka umu Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:34 na onodu