Levitikọs 7:7 IGBOB

7 Dika àjà-nmehie si di, otú a ka àjà-ikpe-ọmuma di: otù iwu diri ha: onye-nchu-àjà nke nēwere ya ikpuchi nmehie, ya onwe-ya gēnwe ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 7

Echiche Levitikọs 7:7 na onodu