Levitikọs 9:15 IGBOB

15 Ọ we weta nso onyinye iji biaru nso nke ndi Israel, were nkpi nke àjà-nmehie nke diri ndi ahu, b͕ue ya, chua ya n'àjà bayere nmehie, dika nke-mbu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Levitikọs 9

Echiche Levitikọs 9:15 na onodu